Gịnị na-akpọtụ maka ndekọ aha ndị ga-atụ vootu na ntuliaka 2027?

Aha onyonyo, Inec na AI: Gịnị na-akpọtụ maka ndekọ ndị ga-atụ vootu 2027?
Gịnị na-akpọtụ maka ndekọ aha ndị ga-atụ vootu na ntuliaka 2027?
Mgbe e biputara ya

Ụfọdụ ụmụafọ Nigeria ebola ebubo na akwụkwọ ndekọ aha nke ụlọọrụ na-ahazi ntuliaka na Nigeria bụ 'Independent National Electoral Commission' (Inec) wepụtara na nso nso a nwere arụrụmarụ Bekee kpọro AI, ụfọdụ ahụghị aha ha, ebe ụfọdụ nwere aha ha ụzọ abụọ.

Cheta na ụlọọrụ Inec wepụtara akwụkwọ ndebanye aha maka ndị ga-atụ vootu na ntuliaka na-abịa n'afọ 2027 n'ụbọchị Monde, abalị 26 nke ọnwa Oktoba 2026.

Kirie ya n'uju ebe a.