Ọ bụ na nrọ ka a gwara egwu Ide Mama - Nwaada Chidimma Aguocha
Ọ bụ na nrọ ka a gwara egwu Ide Mama - Nwaada Chidimma Aguocha
- Onye dere ya, Michael Ngene
- Ndị mere akụkọ a, Journalist
- Ebeg o si, Legọs
- Onye dere ya, DOnald Wogu
- Ndị mere akụkọ a, Video Journalist
- Ebeg o si, Legọs
- Mgbe e biputara ya
Nwaada Chidimma Aguocha bụ nwaanyị na-eme ekpere eji egwu 'Mary bụ Ide Mama Mụ' were maara.
Na mkparịtaụka pụrụ iche nke ya na BBC News Igbo nwere na nso nso a, ka ọ kọwara etu ya siri malite ọrụ ụka ekpere nakwa ọrụ ịzụpụta ndị ntoroọbịa n'ọrụ ekpere.
Kirie ya n'uju ebe a.






