Okwu ndị uweojii maka okpokoro isi mmadụ 28 ha chọpụtara n'Abia
Okwu ndị uweojii maka okpokoro isi mmadụ 28 ha chọpụtara n'Abia
Mgbe e biputara ya
Ndị uweojii Abia steeti kwuru na ha achọtala okpokoro isi mmadụ ruru iri abụọ na asatọ (28) tinyekwara ọkpụkpụ mmadụ n'otu okeọhịa dị na steeti ahụ.
Ọnụ na-ekwuru ndị uweojii n'Abia steeti bụ Maureen Chinaka kwuru na ha mere nchọpụta a n'ụbọchị Sọnde 27 Septemba 2026.
N'ozi o wepụtara, Chinaka kwuru na ngalaba ndị uweojii Violent Crime Response Unit (VCRU), Anti-Kidnapping Unit, Anti-Cultism Unit, Intelligence Response Unit (IRU), Rapid Response Squad (RRS) nakwa ngalaba ụlọọrụ ndị uweojii dị n'Isuochi jikọtara aka kpaa ike ahụ.
Gụọ maka akụkọ a n'uju n'ebe: Ihe ndị uweojii kwuru maka okpokoro isi mmadụ 28 ha chọpụtara n'Abia steeti



