Ebola: Lee ihe ị ga-eme iji chekwaa onwe gị ma gbochie ibute ọrịa a
Ebola: Lee ihe ị ga-eme iji chekwaa onwe gị ma gbochie ibute ọrịa a
Mgbe e biputara ya
Mịnịsta na-ahụ maka ahụike na Nigeria bụ Muhammad Ali Pate kwupụtara n'ụbọchị Tuzde 20 Ọktoba na a chọpụtala otu onye bu ụdịrị ọrịa Ebola a kpọrọ 'Bundibugyo virus' n'Abuja.
Ọrịa Ebola akpaala mkpamkpa na mba Democratic Republic of Congo, dịka o gburula mmadụ puku anọ, narị isii na abụọ kemgbe o tiwapụrụ na nso nso a, ebe a nụkwara mkpọtụ ya na mba Uganda na Kenya.
Dịka ọrịa Ebola abatala Nigeria ọzọ, chọpụta ihe ị ga-eme iji chekwaa onwe gị.
Kirie ya n'uju.






