Ihe ndị Ọwụwa anyanwụ Naịjirịa kwuru maka Peter Obi banyere NDC

Aha onyonyo, Ihe ndị Ọwụwa anyanwụ Naịjirịa kwuru maka Peter Obi banyere NDC
Ihe ndị Ọwụwa anyanwụ Naịjirịa kwuru maka Peter Obi banyere NDC

Cheta na Peter Obi na Kwankwaso nọrọ n’ụbọchị Sọnde 3 Mee 2026, kwuo na ha ahapụla pati African Democratic Congress (ADC) ma banye pati Nigeria Democratic Congress (NDC).