Man City vs Chelsea: Etu o si akpọtụ ebe niile maka mmeri Chelsea

Ebe foto si, PeterPsquare/Twitter
Uwa nile ekwetela na Chelsea bụ Eze bọolụ n'Iropu niile dịka ha ji otu ọkpụ goolu were merie ndị otu Manchester City n'asọmpị Champions League.
Nke a na-eme ya ugboro abụọ ndị otu Chelsea na-ebuli iko Champions League.

Ebe foto si, Getty Images
Nke a mekwara ya ugboro atọ Thomas Tuchel na-anyụ Pep Gurdiola ịkpakụ kamgbe ọ nọchịri Frank Lampard dịka onye nkuzi otu Chelsea.
Ọ bụ Kai Havertz nyere ya bụ otu goolu dịka ọ fọrọ elekere atọ ka emechie agba nke mbụ na ya bụ asọmpị.
Dịka o siri dị, ọṅụ juputara ndị nkwado Chelsea niile.
Lee ihe ndị mmadụ na-ekwu maka nturuugo otu Chelsea
@PeterPsquare - " Kedụ ndị bụ Eze Iropu?"
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 1

End of X post, 2
@Van_Clasher kwuru sị, " Konte mụọ amụ, ụwa niile a bụrụ sọ aṅụrị. unu abọọla chi"
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 3
@Teewalayo sị, " Nke a bụ nkarị, obi dị mụtọ na m na-akwado Chelsea."
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 4
@ay_Dauda - "Ọtụtụ ndi mmadụ yi uwe ndị chelsea bịa ekpere na Mosque ụtụtụ a"
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 5
@comrade_love - "Abalị satụde gosiri na Ngolo Konte bụ dike"
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 6
@Saintcarter6 - " Chelsea nke m"
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 7
@EastonDavis8 - " Ka chi foo Chelsea, Daalụ nụ"
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 8