Bill Withers: Onye gụrụ 'Lean on me' Bill Withers anwụọla n'afọ 81

Ebe foto si, Bill withers facebook
Mgbe e biputara ya
Onye gụrụ 'Ain't No Sunshine' Bill Withers anwụọla n'afọ 81.
Dịka ezinaụlọ ya kọwara na obi nkopu gburu ya.

Ebe foto si, Bill Withers/Facebook
Ka ọ dị ugbua, o nwegbeghi ihe e kwuru maka egwu o kwesịrị iti n'ụbọchị Mee 2, 2020.
Egwu ndị e jiri mara ya:
- Lean on me
- Ain't no sunshine
- Lovely day
- Grandma'a sunshine dgz
Ọtụtụ ndị ọgwụ egwu agụgharịala egwu ya ndị a.
























