Nnia Nwodo - Joe Igbokwe amaghị ihe ọ na-ekwu
Mgbe e biputara ya
N'aka ọzọ, ọnụ na-ekwuchitere APC na Legọs steeti bụ Joe Igbokwe ekwuola na Igbo anabataghị APC bụ ezigbo asị.
Ọ sị na njem nleta ndị gọvanọ ọwụwa anyanwụ gara na nke Onyeisiala Muhammadu Buhari nsonso a gosiri ezi nnabata.